flavour - big moves only lyrics
[chorus]
odogwu is coming obodo edelu jigi jigi
achalugo is coming obodo edelu jigi jigi
big moves only obodo edelu jigi jigi
big flex only obodo edelu jigi jigi
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga+adị loud, ụbo
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga+adị loud, ụbo
ijele pụta ọgbọ ụbo
ọ ga+adị loud, ụbo
ijele bata osu ụbo
ọ ga+adị loud, ụbo
ihenwe ejekwe eme, ụbo
onye ọ mara sụrụ ya ya ya sụrụ ya
[verse 1]
obodo edelụ jigi jigi
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na+ejelụ obodo ozi
anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na+arụrụ obodo ọrụ
anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na+emelụ obodo ife
ndị be anyị ọ kwa ya bụ kọ ọdụ o na+ekwu oooo
[chorus]
odogwu is coming obodo edelu jigi jigi
achalugo is coming obodo edelu jigi jigi
big moves only obodo edelu jigi jigi
big flex only obodo edelu jigi jigi
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga+adị loud, ụbo
ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
ọ ga+adị loud, ụbo
ijele pụta ọgbọ ụbo
ọ ga+adị loud, ụbo
ijele bata osu ụbo
ọ ga+adị loud, ụbo
ihenwe ejekwe eme, ụbo
onye ọ mara sụrụ ya ya ya sụrụ ya
[verse 2]
obodo edelụ jigi jigi
ọdelụ
ebube ebube, akataka
ife anyị ji bịa ebube erike, ahịa amarọ uzo ọgụ nwanne m, a na+abalụ agụ mba
ekwube ọnụ nkịtị ọ bụrụ aja mbele
Random Lyrics
- оддли (oddly) (rus) - bioграфия lyrics
- deadly grim - deadly - freestyle lyrics
- vin zhou (周震南) & milli - bbb lyrics
- chicagozer0311 - freestyle in the car seis (6) lyrics
- pvnk5 - dj sedia aku sebelum hujan (bootleg) lyrics
- l0ver & lord enemy - breaking bad* lyrics
- dualspines - celestial lyrics
- alden moeller - (telling me) our love is dead lyrics
- varenn - austère lyrics
- iron & wine - in your ocean lyrics