
izuorah michael - doctor jesus lyrics
mgbe m no na oria
obu onye ga agwonu m oria m oo
eze jesus (ahaha)
so gi ga agwo m oria m oo
na nsogbu uwa
gwanumu onye ga agwonu m oria m eee
eze jesus (ayakata ehe)
so gi ga agwo m oria m oo
mgbe ihe na esiri m ike
obunu onye ga agwonu m oria na enu uwa
eze jesus (ahaha)
so gi ga agwo m oria m oo
mgbe m no na ime nsogbu uwa
gwanumu onye ga agwonu m oria nke ji m aka
eze jesus (ei ai e ahh)
bilie gwoba m oria m oo (eei)
i’m gonna cry no more
i’m not gonna complain
i’ll always wait on you
so gi ga agwo m oria m oo (eie)
i’m gonna cry no more
i’m not gonna complain
i’ll always wait on you
so gi ga agwo m oria m oo
eze jesus
so gi ga agwo m oria m oo
when i look to the left
when i look to the right
eee
eze jesus (ayakata owey)
so gi ga agwo m oria m oo
when i look to the front
whеn i look to the back
eze jesus (owе owey)
so gi ga agwo m oria m oo
when i move to the east
when i move to the west (ahahahei)
eze jesus (oweh wehe)
bilie gwoba m oria m oo
when i move to the north
when i move to the south
eze jesus (ahhh ahh)
so gi ga agwo m oria m oo (eei ee ayakata ahh)
i’m gonna cry no more
i’m not gonna complain
i’ll always wait on you
so gi ga agwo m oria m oo (eyah)
i’m gonna cry no more
i’m not gonna complain
i’ll always wait on you
na oria m nile
obu onye ga agwonu m oria m aeei
eze jesus (ayakata owey)
so gi ga agwo m oria m oo
na onodu m nile
gwanumu onye ga agwonu m oria nke ji m aka
eze jesus (owe owey)
so gi ga agwo m oria m oo
mgbe ihe na esiri m ike
nakwa mgbe nsogbu uwa ahahahei
eze jesus (oweh wehe)
so gi ga agwo m oria m oo
mgbe m no na ime nsogbu uwa
gwanumu onye ga agwonu m oria na enu uwa
eze jesus (ayakata owey)
bilie gwoba m oria m oo (ahahe)
when i look to the left
when i look to the right
eze jesus
so gi ga agwo m oria m oo
when i look to the front
when i look to the back
eze jesus
so gi ga agwo m oria m oo
when i move to the east
when i move to the west
eze jesus
bilie gwoba m oria m oo
when i move to the north
when i move to the south
eze jesus
so gi ga agwo m oria m oo
so gi ga agwo m oria m oo
mgbe m no na oria
obu onye ga agwo m oria m oo
eze jesus (ahahaha)
so gi ga agwo m oria m oo
mgbe ihe na esiri m ike
gwanumu onye ga agwonu m oria m eee
eze jesus (ayakata aei)
so gi ga agwo m oria m oo
mgbe m no na ime nsogbu uwa
gwanumu onye ga agwonu m oria na enu uwa
eze jesus (ahahaha)
so gi ga agwo m oria m oo
mgbe m no na ime nsogbu uwa
gwanumu onye ga agwonu m oria nke ji m aka
eze jesus (ei ai a ahh)
bilie gwoba m oria m oo (e eee eei)
i’m gonna cry no more
i’m not gonna complain
i’ll always wait on you
so gi ga agwo m oria m oo (eyah)
i’m gonna cry no more
i’m not gonna complain
i’ll always wait on you
so gi ga agwo m oria m oo
na oria m nile
obu onye ga agwonu m oria m aeee
eze jesus (owey eei)
so gi ga agwo m oria m oo
na ime nsogbu uwa
gwanumu onye ga agwonu m oria nke ji m aka
eze jesus (ayakata owey)
so gi ga agwo m oria m oo
mgbe m no na ime nsogbu uwa
obunu onye ga agwonu m oria na enu uwa
eze jesus (ahahaha)
so gi ga agwo m oria m oo
mgbe m na ebe akwa na uwa
obunu onye ga agwonu m oria na enu uwa ee
eze jesus (aha e)
bilie gwoba m oria m oo (ayakata ahh)
i’m gonna cry no more
i’m not gonna complain
i’ll always wait on you
so gi ga agwo m oria m oo (eyah)
i’m gonna cry no more
i’m not gonna complain
i’ll always wait on you
so gi ga agwo m oria m oo
Random Lyrics
- haze lagoon - phantasist lyrics
- dr.sauce - bliq lyrics
- blehh - madeline lyrics
- dede (antwan) - nothing but love lyrics
- lil x21 - весна (vesna) lyrics
- flo4ttt & boozer beats - bounce back lyrics
- richy mitch & the coal miners - homebody lyrics
- benn (fi) - your home lyrics
- карлик нос (karlik nos) - operation payback 3 lyrics
- j1hunnit - go 2 work lyrics