azlyrics.biz
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

okechukwu ndubuisi - mgboye nw'oyi diye lyrics

Loading...

mgboye nwoyidiye
mgboye nwoyidiye
mgboye n’akw’akwa
mgboye n’akw’akwa
njuo ya ogini n’emie
ogini n’emegi, ogini’ebe zi na
biko gwa mo!
mgboye nwoyi diye, kwusi n’akwa
mgboye nwoyi diye, kwusi n’akwa
nwannem miliezobido mu’nto
o+oy’odi misis’arapugo
edi mi sis’arapugo
nekene mma di ya jie gbu lu ya nu kodi n’uko, he ihele
nekene mma di ya jie gbu lu ya nu kodi n’uko
ebele umu wa n’eme nu mo
ebele umu wa n’e+me nu mo!
ko+o, ko+o, mgbo y’ebe zi na bi ko nwa nne mo!
ko+o, ko+o, mgbo y’ebe zi na bi ko nwa nne mo!
mgboye nwoyi diye kwusi n’akwa’o!
mgboye nwoyi diye kwusi n’akwa’o!



Random Lyrics

HOT LYRICS

Loading...