phyno - deri lyrics
verse 1
nwa negodu ihe ị bu na aga
ife gị melu m folu ntụtụ na ata
cholu gị wee bịawa okokomaiko
nwa ị ka na a act na your self you day like oh eh
ị si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya
m wee welu maka gị wee chabazia anya
ife ị melu m dịka baby ọ na agụ akwa
ọ ga eticha gị turapu gị na awa awa
bridge
ka deri oh, deri oh
deri nwa mama, deri oh
ọ ga eticha gị ka deri
deri oh, deri oh
nkechi oh, nkechi oh
nkechi oh oh oh, nkechi oh
ọ bu gịnị sere m na gị
nkechi oh, chelu m oh
chorus
ị marọ ka m si kwadọ
ị marọ ka m si kwadọ
nkechi ị marọ ka m si
ị ma na ị marọ ka m si kwadọ
ị marọ ka m si kwadọ
ị marọ ka m si kwadọ
verse 2
ị bulu olu, ị bulu olu
nkechi m nwete kwa nwa i bulu olu
ọ ga eme gị oji, ọ ga eli gị olu
nkechi lichakwa gị okey ị bulu ọnụ
ụmụ guys kwete kwa na ọ ka ọ si eme
abia na enu bed ọ ma eme
she say she love you ma ọ kwa ofe ka ọ na ele
obele ohele nke gị ekpo
ticha gị
bridge
ka deri oh, deri oh
deri nwa mama, deri oh
ọ ga eticha gị ka deri
deri oh, deri oh
nkechi oh, nkechi oh
nkechi oh oh oh, nkechi oh
ọ bu gịnị selu m na gị
nkechi oh, chelu m oh
chorus
ị marọ ka m si kwadọ
ị marọ ka m si kwadọ
nkechi ị marọ ka m si
ị ma na ị marọ ka m si kwadọ
ị marọ ka m si kwadọ
ị marọ ka m si kwadọ
verse 3
otu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa
m ma ngucha di number men na achọ gị ma taa
obulo egwuregwu m gbaa gị aka ebe i ga apaga
a na ekwu nke ị melu ị me ọzọ
ọ kwa ị ticha go m ifulu m nwee gị
ọ ma dikwa mma ma mee nwee gị
m zobili na nkolo m wee chee gị
ife ị melu m nya ka m ga eme gị
ticha gị
bridge
ka deri oh, deri oh
deri nwa mama, deri oh
ọ ga eticha gị ka deri
deri oh, deri oh
nkechi oh, nkechi oh
nkechi oh oh oh, nkechi oh
ọ bu gịnị sere m na gị
nkechi oh, chelu m oh
chorus
ị marọ ka m si kwadọ
ị marọ ka m si kwadọ
nkechi ị marọ ka m si
ị ma na ị marọ ka m si kwadọ
ị marọ ka m si kwadọ
ị marọ ka m si kwadọ
Random Lyrics
- gary (arg) - diva / llora que llora lyrics
- chad andre - toxic lyrics
- thunderbitch - let me do what i do best lyrics
- wiley - picture perfect lyrics
- salu & elione - chillin' lyrics
- gayle adams - your love is a life saver (radio edit) lyrics
- jhosue boy - la cura remix lyrics
- tipzy - you can't see lyrics
- yngwie malmsteen - eternal bliss lyrics
- isaias vicente - glorioso lyrics