azlyrics.biz
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

phyno – joy comes in the morning lyrics

Loading...

major bangz

[hook]
eh
ekwe kuo anyi agwa ha (nwanne)
eke tuo anyi awaa (nwanne)
anyi bechaa ariri anaa (nwanne)
but all i have to say is one thing
joy comes in the morning
joy comes in the morning

[verse 1: phyno]
onwebedi ihe ifu
everyday day anyi na enwe ekpere for better days
bia appointment ha si gi come back another day
heavy weight na ebuli any nwa bu featherweight
as long as na m ga emeli ya at last its never late
so biko don’t look down on that boy n’racha plate
maka okwa just a matter of time oga di great
just say a little prayer, add a little faith
k!ll them all with love nwanne free your mind from hate

oge m bido guwa rap odika egwuregwu
now okwa muana e coach zi ha na ama egwuregu
hana akpo m onye eze the same boy haji egwuregwu
ka chineke nna bunyiru elu
egwu yana ewu zi ewu
wee fichaa n anya mmiri oga afichaa gi anya mmriri
o ga aburu gi ife ma na efife ma na ochichiri
bi na around the wall agu na asa mmriri na asa
wee funu na iga a bu nwa boy before i buru master

[hook]
ekwe kuo anyi agwa ha (nwanne)
eke tuo anyi awaa (nwanne)
anyi bechaa ariri anaa (nwanne)
but all i have to say is one thing
joy comes in the morning
joy comes in the morning

onwebedi ihe ifuu

[verse 2: phyno]
obiora my man siri m na oga e make nma ya proud
upon na shi shi adighi
osim na oga adi iche from the crowd
o bido hustle wa ka o wee turn the table around
okwara barrow, ree oroma ka o wee kepuo his vow
ochukwu ga e decide and e work ooo towards destiny can’t be denied
my family and friends na e look up to me to provide
a man na adimu poor but trust me i got to survice
obiora hapu school maputa iru oga
and aguu guba o bee m na phone m nye ya ndumodu
gwa ya no nwa mgbe nta
mana o ga e si ajo ike mba
onwunwa ga abia na ndu nwoke mana o nwa mgbe nta

ka egwu ka egwu onweta visa
nwanne o travel luo away
ka ojee choo ya na obodo oza si
yankee ma baa malay
nata naija people ana enele
aka obiora achaa
chineke na aza ekpere

[hook]
ekwe kuo anyi agwa ha (nwanne)
eke tuo anyi awaa (nwanne)
anyi bechaa ariri anaa (nwanne)
but all i have to say is one thing
joy comes in the morning
joy comes in the morning

[verse 3: phyno]
am all about hope and motivation
okwa nwanya na ere bread ka ana enye standing ovation
okwa mu bu nwa ogbe agu na aku na special occasion
no hope on any man just pray for god’s elevation and god’s intervention

[hook]
ekwe kuo anyi agwa ha (nwanne)
eke tuo anyi awaa (nwanne)
anyi bechaa ariri anaa (nwanne)
but all i have to say i one thing
joy comes in the morning
joy comes in the morning



Random Lyrics

HOT LYRICS

Loading...