azlyrics.biz
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

phyno – kush music lyrics

Loading...

[hook:]
i see smoke everywhere (smoke everywhere)
my people everywhere (everywhere)
they’re puffing anywhere (anywhere)
kush!
enter ma city and they go ask you:
ichagokwa anya
ichagokwa anya bia nwanne
ichagokwa anya
isegokwa ife!
ichagokwa anya
ichagokwa anya bia nwanne
ichagokwa anya
isegokwa ife!
eke bia mee ka i na anyu nsi!
eke bia mee ka i na acho ihe!

all ma n-ggas dey hustle
living life in the jungle
we get money say humble
right now we spending in bundle
used to enter okada
now am driving a filmer
enter lagos with keke
now am driving a hummer
gucci lui a prada
all my haters ekorigo
ha ncha are going gaga
i turn ma proxity to rockcity
i’m feeling like tiger!
nwanne o si na akaraka
biko gwa ndi mgbajiaka
si ha hapunu m aka
nwanne ma guys na ese ese
and then i ga eche na anwuru n’efe efe
ofu uche si m na jamb aburo one man side
so brother pa-ss the money to the left hand side

right in the mall laserly puffing, we puffing them all, ah!
and igaa na azuuno nwanne i ga afu ebe guys na achachalunu obere anya, ah!
isi gi akaraka jonzing akuo gi
ndi imi bia, ha ncha emeboo gi
ma imuro anya, ndi eke enwee gi, jide gi tipu gi anya ka izuru oshi, ah!

kush!
my n-ggas be puffing like good push
when we roll presidential like we george bush
royal highness we chilling in cloud nine
kush music on the go its about time

[hook]

haa yee!
nwanne itinye isi na ogbe m, ha na akpo ya achicha
and icho ndi anya torch imana iga afu ya na onicha
and oburu na ijiro chaa, azogbuo gi ka nwa ochicha
abatara m club wee my teacher ebe o na ese [?]
si m na anyi enwero advert
mana okacha ere
kpuonu m isi akpuru alibat ka ndi ozo kasi ere
nwanne ara agbkwana gi o
guys ama si gi kpele
ha ga enye gi basin garri
inucha iparu bele

o phyno everyday
all paper everything
before we can’t pay bills, now we getting this dollar bills money filling the suites so we all be counting in mills
the n-ggas are milling me willingly feeling me because am smoking the ish like [?]
ha na ekwuzi na ihe m na ekwu na adi omimi, and m puta ha ncha niile ana agba nkiri
were egwu m na agba ngwu ka obuzi egwu ekpili
the sh-t jisi m ike ka m abu eriri
so for ndi niile ji m agba ama asili
si ha ga kpoo omimi n’ime oke osimiri

don’t k!ll my vibe
hater don’t k!ll my vibe
take a good look at the game, you will never see my ties
jonzing ga eme gi itete na new bugatti
ufodu chachaa ichee na ha nwere anya 4:30 (yeee!)

[hook]

sputnet
nwanne ara agbakwana gi o
wete ihe a ka m kissigodu ya ihota
nke a aburodi pelebense
gentle display: onwebedi ihe ifuu
inwee weight
obuudi nwantampelebense nwanne
negodu otu okoko a si e display
oya display
(its the playmaker)



Random Lyrics

HOT LYRICS

Loading...