phyno - men don show face lyrics
anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi (x3)
uh ai ehh iyo o ooo
anyi jebe ifunu odogwu
anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
anyi jebe ifunu odogwu
anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
anyi jebe ifunu odogwu
anyi akpulu efi (iyo oo uh oh)
men don show face
jikere kwe jikere kwe
ogini na eme
men don show face
jikere kwe jikere kwe
ogini na afio
watchia ya
jikwere jikwere
na nwoke na ebe
watchia ya
no be mouth o
no be cho cho cho
sеh wah (iyo uh oh)
ezege onye mmеmme
odogwu adịghị a nọ oche
ife m yi 100 karat
swagi na apụ ọkụ
enwe m ya 100 percent
fa chọlọ ikpọ my cassette
chief priesti ball too much
news ya eje gbaa na net
tipper anyi jị bulu efi (??) show
ka taa taa dika echi
anyi na akụ nwanne jì ka eji
justice solu boys ìfè anyị ga eli (iya)
akpa m ji bulu ego
spray cash ka mmili na ezo
come chop ife m na esi na ekpo
kpọọ onye (??) ka ewu na ezo
men don show face
jikere kwe jikere kwe
ogini na eme
men don show face
jikere kwe jikere kwe
ogini na afio
watchia ya
jikwere jikwere
na nwoke na ebe
watchia ya
no be mouth o
no be cho cho cho
iyo uh oh
anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi (x3)
uh ai ehh iyo o ooo
anyi jebe ifunu odogwu
anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
anyi jebe ifunu odogwu
anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
anyi jebe ifunu odogwu
anyi akpulu efi (iyo oo uh oh)
yeah yeah yeah
ijele ụmụ africa
inakwa aputa aputa?
onye eze onye olewa
nwoke bu akpala achiba
account gbalụ abụba
obulu ọnụ adịghị m afuwa
sey my guys nọ n’iru na+efe aka
everybody achiba
agbanyelugị film
ọ ya eko gi eko ka ọ special effect
(??) ego chọlọ ị finesse
m gosi ya na m bú akpa sense
asi m añula ńgwọ
añula ngwọ na nkwụ na abịa
boys ndia ogini ka (??)
sị n dịrịn ọkụ na agba (iya)
tipper anyi jị bulu efi (??) show
ka taa taa dika echi
anyi na akụ nwanne jì ka eji
justice solu boys ìfè anyị ga eli (iya)
akpa m ji bulu ego
spray cash ka mmili na ezo
come chop ife m na esi na ekpo
kpọọ onye (??) ka ewu na ezo
iyo uh oh
anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi (x3)
uh ai ehh iyo o ooo
anyi jebe ifunu odogwu
anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
anyi jebe ifunu odogwu
anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
anyi jebe ifunu odogwu
anyi akpulu efi (iyo oo uh oh)
men don show face
Random Lyrics
- lil morty & palagin - маленькая (small) lyrics
- john park (존박) - bluff lyrics
- carolina durante - normal lyrics
- asbo slipz - the perils of being a superhero lyrics
- sleeping at last - quiet magic lyrics
- yung yreezy - дроздов (mgk remix) lyrics
- луви (loowey) - тёмная тропинка(dark path) lyrics
- peewee purpdrank - rutracker lyrics
- dankauzz & samuel skr - vete lyrics
- lunah skendo - rambo jack lyrics