pucado - ukwu nka (remix) lyrics
[intro: pucado]
oh oh oh
pucado
imakwa level +++ nwanne
(aristokrat records)
[chorus: pucado]
ukwu nka
weteya ebea
girl, ukwu nka
ba ese di ukwu nka
efe, bu ga ukwu
[interlude: phyno]
milli, milli
dollar, dollar
pounds, pounds
baby, weputiya
pucado nwa na
yieh, ha
okay
[verse 1: phyno]
ukwu bu igba
onye ga etiya
ihe bu haka duplex anyi ga ebia
oso kwa ya di na jigawa, m’ga eji ah
onye hausa fu’m hasi’m sanudezua
ha
travel odika ngadi travel
so so ihe’m n’afu bu figure 8 na that angle
kparia onwe na mua concentrate tu tango
odika ibago ihu maka ukwu gi dizi triangle
heh
abago kwa’m
chineke zoputa’m
ukwu adika cell
onye ga agbaputa’m
odizikwa’m k’amu ana efuzo
biko nye’m aju ka mu buru ukwu naba uno
ha
[chorus: pucado]
ukwu nka
weteya ebea
girl, ukwu nka
ba esе di ukwu nka
efe, bu ga ukwu
[interlude: pucado]
hey
ukwu nwanyi owerri
[verse 2: pucado]
ukwu nwanyi owеrri
nweteya abuo ihe’m ga akuya na ogherre
m’bata na ogbo akuoraya ogele
nne achoro’m the big size achoro’m obere
wobulu, wobulu iga etinye’m na trouble
the way she twerkin’ the backside na ahugazi’m double
when the booty dey bounce, bounce niki di humble
when you checkin’ the bum bum baby zi kopu
hia
wedaya
ka m’ga she string m’ga atapuya
batana down, down
m’bi na compound
with dollars na pounds, pounds iga enye’m ihea
[outro: pucado & phyno]
oh oh oh
na ba nu
nwanne hapu obo
pucado
nne hapu mu
n0body, oh
nne hapu mu
ego, nne ego
ihe iga ba ko’m
baby, ihe iga na ko’m
hey
ma na nwa na onwebedi ihe ifu
onwebedi ihe ifu
cha lu, cha lu
abu ka nne eme na aku rap ka anyi na ku eze
Random Lyrics
- buhu - a tide apart lyrics
- decapitated - hello death lyrics
- oliver sim - sensitive child lyrics
- bore balboa - nadbiskup grantly lyrics
- martin brygmann - hvis du lægger vejen forbi (vores børnehjem dr ramasjang lyrics
- anísio silva - colcha de retalhos lyrics
- потери. (losses.) - силуэт (a shadow) lyrics
- kronno zomber & zarcort - lo de siempre lyrics
- destruction - tormented soul lyrics
- sneaky ollie - feels like lyrics