azlyrics.biz
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

somie - o ga-adi mma lyrics

Loading...

verse 1:
ekele diri chineke na anyi furu ubochi taata
maka na onye di ndu na+enwe olileanya maka echi
ofioro afio na ndu gi taata i ma ka o ga+adi echi?
ngwa nwelu chukwu ndidi, ife ka ga+abanyesi
ife ka ga+adabasi

pre+chorus:
(aaaah eeeh)
tukwasi obi na chukwu
echi ga+abu echi oma n’ime ndu gi
(aaaah eeeh)
asim tukwasi obi na chukwu
na nke furu efu nokwa n’uzo abia

chorus 1:
ogu na mgba kariri n’ezinulo (o ga+adi mma)
oribidoro gi imagh ife i na+emezi (o ga+adi mma)
nwa gi rapuru gi gbakwuru onye ozo (o ga+adi mma)
o na+egbu gi n’ukwu afufu erikazi
o ga+adi mma, o ga+adi mma
emesia o ga+adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga+adi mma

verse 2:
o na+afio nu, o na+akpotu, ogbajuru doro nu
ifufe na+efe, anwu na+eti, ifolu chi omebe nu
biko butuo, abazi na mba nke gi amaka nu
ife sizie ike, jisi ike saghe onu kwue
i have a very big god oo, he’s always by my side
a very big god oo by my side by my side
i have a very big god oo, he’s always by my side
a very big god oo by my side oo
pre+chorus:
(aaah eeeh)
tukwasi obi na chukwu
echi ga+abu echi oma n’ime ndu gi
(aaah eeeh)
asim tukwasi obi na chukwu
na nke furu efu nokwa n’uzo abia

chorus 1:
ogu na mgba kariri n’ezinulo (o ga+adi mma)
oribidoro gi imagh ife i na+emezi (o ga+adi mma)
nwa gi rapuru gi gbakwuru onye ozo (o ga+adi mma)
o na+egbu gi n’ukwu afufu erikazi
o ga+adi mma, o ga+adi mma
emesia o ga+adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga+adi mma

chorus 2:
ebochiri gi onu ma aka gi di ocha (o ga+adi mma)
irikatalu na table ribe n’ala (o ga+adi mma)
a kuru gi ka tinker n’ulo be di gi (o ga+adi mma)
ubiam edunalu gi na village gi
o ga+adi mma, o ga+adi mma
emesia o ga+adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga+adi mma



Random Lyrics

HOT LYRICS

Loading...