azlyrics.biz
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

bowman emmanuel – ije izurike ebighebi lyrics

Loading...

olu nke uwa agwusiwo
onye olu agawo izurike
hallelujah, chukwu otuto dirigi
onye olu non’ije izurike ebighebi

ije n’ala onu nke ebighebi
ebe nria+nria n’onwu aghaghi adi
hallelujah, chukwu otuto dirigi
onye olu non’ije izurike ebighebi

olu nke uwa agwusiwo
onye olu agawo izurike
hallelujah, chukwu otuto dirigi
onye olu non’ije izurike ebighebi

ije n’ala onu nke ebighebi (nke ebighebi)
ebe nria+nria n’onwu aghaghi adi (aghaghi adi)
hallelujah (halleluja) chukwu otuto dirigi (otuto dirigi)
onye olu non’ije izurike ebighebi

olu nke uwa agwusiwo
onye olu agawo izurike
hallelujah, chukwu otuto dirigi
onye olu non’ije izurike ebighebi

ije n’ala onu nke ebighebi (ebighebi)
ebe nria+nria n’onwu aghaghi adi
hallelujah, chukwu otuto dirigi (chukwu otuto dirigi)
onye olu non’ije izurike (papa izurike )ebighebi (ebighebi)
ije n’ala onu nke ebighebi
ebe nria+nria n’onwu aghaghi adi
hallelujah, chukwu otuto dirigi (hallelujah)
onye olu non’ije izurike ebighebi
hallelujah, chukwu otuto dirigi
onye olu non’ije izurike ebighebi
hallelujah, chukwu otuto dirigi
onye olu non’ije izurike ebighebi



Random Lyrics

HOT LYRICS

Loading...