flavour – oringo lyrics
[intro]
ay let me tell you, i’m an international man men
i got my passport
kedu ebe a na eti ife a…
[verse + 1]
a si kwa oringo gbuo gi kenechukwu
kama i ga ato na nga na china
i na n’iyi na aso ncha nwanne m
ife oringo na aso a diro adi
(oringo gbukwe gi)
[chorus]
america nile… oringo
europe nile… oringo
lagos nile… oringo
enugu nile… oringo
port+harcourt nile… oringo
ala owerri nile… oringo
a na akwo o na aso
ife oringo na aso… oringo
[verse + 2]
oringo na agwo oria
oringo na achunu hypertension
i di high o butuo your bp
oringo na eziokwu e ji ya achu oyi
ka anyi nwebe anuli eee
everyday i’m looking so fresh and young
ka anyi kwoba ibonki eee
taaba nu ife
onye iberibe ka onye nwuru anwu
[chorus]
america nile… oringo
europe nile… oringo
lagos nile… oringo
enugu nile… oringo
port+harcourt nile… oringo
ala owerri nile… oringo
a na akwo o na aso… oringo
ife oringo na aso… oringo
[verse + 3]
kedu ife m mere eji akpo m onwu mmanya
kedu ife m mere eji akpo m onye ukwu ooo
kedu ife m mere eji akpuru m n’onu ooo (iye)
kedu ife m mere eji akpo m ofeke ooo (iye)
okwa mu na egonye onwe m mmanya
okwa mu na akponye onwe m nwa
kama m ga anwu anwu ka m furu efuru
okwa mmadu ka a na ya ogini na afio
onye iberibe ka onye nwuru anwu nma
[chorus]
america nile… oringo
europe nile… oringo
lagos nile… oringo
enugu nile… oringo
port+harcourt nile… oringo
ala owerri nile… oringo
a na akwo o na aso… oringo
ife oringo na aso… oringo
[verse + 4]
emmanuel bee anyi oo odogwu
ife oringo mere gi diri chukwu
benard bee anyi oo bu mmanwu
ife oringo mere gi diri chukwu
a sikwa oringo gbuo gi kenechukwu
kama i ga ato na nga na malaysia
i na n’iyi na aso ncha nwanne m
ife oringo na aso a diro adi
[bridge]
miami nile… oringo
vegas nile… oringo
new york nwa… oringo
south africa… oringo
dubai nile… oringo
ebe obula nile… oringo
a na akwo o na aso. oringo
ife oringo na aso… oringo
[chorus]
america nile… oringo
europe nile… oringo
lagos nile… oringo
enugu nile… oringo
port+harcourt nile… oringo
ala owerri nile… oringo
a na akwo o na aso… oringo
ife oringo na aso… oringo
[outro]
ay let me tell you, i’m an international man men
i got my passport
kedu ebe a na eti ife a
Random Lyrics
- joy again – nobody knows (2018) lyrics
- wildo – got time lyrics
- sprightly – one thing i know lyrics
- kid moon – there for you lyrics
- geôlier – freestyle lyrics
- streetheart – people lyrics
- lil char.char – you can’t love more? lyrics
- dj gui marques – mtg sucessada lyrics
- luvmatt – road kill lyrics
- stevenpaulmusic – i don’t need u anymore lyrics