azlyrics.biz
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

kolaboy – uwa mgbede lyrics

Loading...

ehh anyi putasia (ehh uwa mgbede)
bia mma nkechi nyekuom one bo
onye ekwete kw n′afam di n’ map of isreal

odia (aje)
negodu onyemmgbu a (if+kwa this girl, nwa dikwa sharp, nata ya number)

kola
boy (it′s barmy on the beat)
ehhhh se! see
a big (tatawu) mpa biko cholum one kpa (imakwa, imakwa)
onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha (o normal something)
a big (daddy) mpa tatawu onye odi n’aka (imakwa, imakwa)
onye ibem owu dot com men no na nleka

makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede)
aga azunu afia nu (uwa mgbede)
aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
aga achakwu anya nu (uwa mgbede)

makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede)
aga azunu afia nu (uwa mgbede)
aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
aga achakwu anya nu (uwa mgbede)

apete (butuo)
men gbara oso afia n’ogbete (n′relief market) iweka
tinyerem ukwu anu njideka
donatusu kacha eji ugwo milo
8 hours one bottle of hero
owuite n′enye anyi head ka pillow
icho akpo men na erenu ya na kilo

emeka wheel barrow n’akonu tooo (obia lagos)
ebuka barber kacha eficha shoe (john)
ifeanyi nwaba kacha eri without (owuite)
nezie chukwudi canda na stout (ajo ndu)

okey okada kacha achighari coupon (onye bet)
ada eze n′ibughari weavon (onwe kwa saloon)
n’ogbo shoe anyi nwee louis vuiton
mana ima n′nke anyi enwenu carton

eh see!
a big (tatawu) mpa biko cholum one kpa (imakwa, imakwa)
onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha (o normal something)
a big (daddy) mpa tatawu onye odi n’aka (imakwa, imakwa)
onye ibem owu dot com men no na nleka

makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede)
aga azunu afia nu (uwa mgbede)
aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
aga achakwu anya nu (uwa mgbede)

makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede)
aga azunu afia nu (uwa mgbede)
aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
aga achakwu anya nu (uwa mgbede)

ehh
mpa gee nti
ibata ogbe juo maka menu (inulu ya)
onye chi boy
ejina phone bia ogbe by 10

maka onwe men na eme nticha i.t
n′ime okpoko men adia eme ihe ig
anyi nwere sargent nwekuo ma i.g
wedding umu iyo adia enyenu i.v

ufodi curing bu benson na coke (nri ututu)
bata ogbe bunk nwere pope (n’afa nna)
inwe lighter inwere hope (imakwa)
n’ime ogbe belt trouser bu rope (eriri)

owu apiago men ka wrapper
n′uwa mgbede ka anyi n′ eme matter
anyi ejiro mana yoo na iga ayota
the capital of iji ugwo bu mbocha (see munwa awaa)

a big (tatawu) mpa biko cholum one kpa (imakwa, imakwa)
onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha (o normal something)
a big (daddy) mpa tatawu onye odi n’aka (imakwa, imakwa)
onye ibem owu dot com men no na nleka

makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede)
aga azunu afia nu (uwa mgbede)
aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
aga achakwu anya nu (uwa mgbede)

makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede)
aga azunu afia nu (uwa mgbede)
aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
aga achakwu anya nu (uwa mgbede)

eeh onye richa okwu ugwo
ighota ife mmeanu di anyi
obukwa onye richaa oma window
eh mma nkechi ehh gbako egom na agboko ego
o akawo kam n′atu naa
nwoke n’aturu gi akawo
ehh n′akwukwo philippians owelu
osi igbacha mbo ibia n’nke mma
nkech bia mee it ehh
ogini bu ife a
n′agbam nkwu di anyi

Random Lyrics

HOT LYRICS

Loading...